Home / Egwu / Zoro ft Phyno – Achikolo

Zoro ft Phyno – Achikolo

Zoro Swagbag na Phyno emeputala egwu ọhụrụ ha kpọrọ “Achikolo”. Achikolo bu egwu ohuru n’ewu-ewu n’Ala-Igbo ugbua. Umuigbo-a n’abu n’acha ajo oku n’eziokwu. Otu Zoro Swagbag na Phyno fino si tukuọ aka jiri ogene, igba, ekwe na oja hazie egwu-a ga amasi gi. Oburu na i che na asusu igbo agaghi adi uto n’ime egwu Afrobeats, jee chegharia echiche gi. Maka na kita, o bu nani egwu eji asusu igbo hazie na kpọtu akpọtu ebe m no. Nuru egwu-a ka i nu ihe eji asi na Igbo amaka. Echefukwala igwa ndi enyi gi maka ya.

Zoro na Phyno – Achikolo

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

Enugu-lifestyle-and-golf-city-development

Enugu Lifestyle And Golf City

Aṅụrị juru ọtụtụ ndị Enugwu Steeti obi otu ndị ọchịchị ha si emepe ngalaba nile ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *