Home / Featured / Usekwu Igbo nọ ebe a

Usekwu Igbo nọ ebe a

African magic igbo Channel 159 emepụtala ihe onyonyo ọzọ ha kpọrọ Usekwu Igbo. Ha mepụtara nke a iji nyere ndị mmadu aka mụtakwuo ezigbo ihe gbasara oriri na-edozi ahu.
 
Usekwu igbo bụ ihe onyonyo emepụtara iji kụziri ndị mmadu otú e si esi ọtụtụ nri ndị igbo n’eri na ngalaba dị iche-iche n’ala igbo.

 
Soro nu Ifeọma Esione, aka n’esi ite 1 of Usekwu Igbo ka ọ gosi anyị ihe nile n’eme na usekwu igbo. N’ime izu ụka ọbụla, site na Monday ruo Friday ma ọ kụọ 7:30 na mgbede, ha ga n’eme Usekwu igbo na Africa Magic Chaneelu 159.
 
Ha ga n’emegharị ya ma ọ kụọ 7.30 n’ụtụtụ ọbụla site na Monday ruo Friday.
 
Kpọọ nkiria ka i mụta otu e si esi isi ewu.

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

obughi-iwu-nwoke-oma-igbo-men-african-kings

Ọbụghị iwu: Igbo ndị ọma nụrụ olu m.

Ọbụghị iwu na anyị na ndị asụsụ ọzọ ga ebi. Ọbụghị iwu na ndị asụsụ ...

One comment

  1. Pls I want to know how to make nkwobi

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *