Home / Egwu / Santy – Ndimgbu

Santy – Ndimgbu

Santy emepụtala egwu ọhụrụ eji sooso asụsụ igbo hazie. Santy bu ezigbo nwaafo igbo bi na China. Ebeahu ka ọ nọ n’eti egwu ma n’akwalite asusu igbo. Ndimgbu bụ egwu ọhụrụ o tipụtara iji kọwaa ọtụtụ ihe n’eme n’ụwa. Otụ o si were ilu igbo hazie egwu-a ga amasị unu . Ka anya unu dị ebe Santy nọ maka na nwa na acha ọkụ.. Were Igbo n’enwe aṅụri ebeọbụla ị nọ. Nụrụ egwu-a

Santy – Ndimgbu

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

phyno-Igbo-boy-and-yoruba-boy-fada

Phyno ft Olamide – Fada Fada

N’ime ‘ghetto’ ndị mmadụ n’ekelekwa Chukwu abiama. Phyno na Olamide emeputala egwu ọhụrụ ha kpọrọ ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *