Home / Uncategorized / Santy – Amara

Santy – Amara

Onweghị ike ka ị nụrụ egwu Santy nwa mama ka ị harị ịnụ ofu ilu igbo kara aka n’ime ya. Santy ahaziela egwu ọhụrụ ọzọ ọ kpọrọ “Amara”. ZED bụ onye nyere aka mepụta nkiri ọmalịcha egwu. Igbo ka anyị jiri ofu obi biri bụ ozi ọ na ezipu n’egwu. Nụrụ nu egwu Santy

Santy – Amara

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *