Home / iReport / Mazi Ego OTM

Mazi Ego OTM

igbo-money

Mazi Ego:

Ọkwa ị ma na ndị asụsụ niile nọ na obodo anyị Naijiria sị na ndị igbo bụ ndị kacha hụ gi n’anya. Eyi ooo anyị adighi agọ ya agọ, anyị hụrụ gị n’anya. Mazi ego chetakwa na onweghi onye isi dị nma ga emuru anya baa ebe ndị n’ahụghi ya n’anya nọ. Ya mere anyị ji asị site n’izu ọhụrụ a ka ị gaa na ezinụlọ, n’ụlọ ọrụ, ma na azụmahịa ndị igbo niile ọkachasị ndị n’agba mbo. Biko hapụ ndị n’etinye aka n’ajọ ọrụ maka na ha n’ebutere ndị igbo ajọ aha. Ihe a ka m n’ario gị site n’aha ndị n’abughi ndị umengwụ.

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *