Home / Egwu / Mama – Flavour N’abania ft Chidinma

Mama – Flavour N’abania ft Chidinma

Flavour N’abania emeputala nkiri egwu ọhụrụ ya na Chidinma Ekile guru. Aha egwu a bu “Mama”. Ọ bụ eziokwu na e nweghị ịhụnanya dị ka ịhụnanya nne n’enye. Ya mere Flavour na Chidinma ji tiputa egwu ọhụrụ a ikele ndi nne.

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

Afrobeat-Flavour-Nabania-new-igbo-music-2nite-music-enugu

Flavour ft Zoro & Phyno – Gbo Gan Gbom

Flavour N’abania, Zoro Swagbag na Phyno-Fino ha ato no n’ime ofu egwu-a. Onweghi onye kwesiri ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *