Home / Column / akwụkwọ / Ka anyị mụọ mkpụrụedemede igbo

Ka anyị mụọ mkpụrụedemede igbo

“Ka anyị mụọ mkpuruedemede igbo” bụ akwụkwọ ọma emepụtara iji kuziere ụmụaka igbo asụsụ igbo. Ọ bụ akwụkwọ esemese. ụmụaka g’ewe ọmalịcha akwụkwọ a ga-amụta ụfọdụ aha ụmụanụmanụ, aha ihe eji ebi n’ụlọ na ụfọdụ ihe eji esi nri. Ha ga-amụtakwa aha ndị mepụtara ezinụlọ ma mụtakwa ọnụọgụgụ. Akwụkwọ a zuru ka eme. Soro anyị ka anyị kụziere ụmụ gị otu esi asụ asụsụ igbo.

mkpuruedemede

Igbo-childrens-book-teach-kids-igbo-language-mkpuruedemede igbo-story-book-african-picture-book

Onye nwere mmasị zitara ha ozi na        urechime@gmail.com

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

One comment

  1. obi bu m so anuri maka nkea,biko achorom akwukwuoa ihe dika nari ise

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *