Home / Featured / Ihe onyonyo Onye Ije ‘The Traveller ‘

Ihe onyonyo Onye Ije ‘The Traveller ‘

igbo-tv-show-africa-magic-igbo

Onye Ije The Traveller bụ ihe onyonyo emepụtara iji gosi ọtụtụ ihe ọdịdị mara mma na ihe omimi dị N’ala Igbo. Ndị nnabata ọbịa bụ ọmalicha ada igbo Kiki Omeili na ezigbo nwa-afọ igbo Kelechi ‘Kaycee’ Udechukwu. Ha abụọ ga eduru anyị ga-hụ ọmalicha ihe di iche-iche dị N’ala igbo anyị bụ ndị igbo ji eme ọnụ.

Onye ije ga n’eleba anya n’akụkọ ifo na akụkọ ihe gbasara mmalite ndị igbo dị na ngalaba dị iche-iche. Soro Onye ije na njem ịchọpụta ma gosi omenala, aka-ọrụ ndị ọkammụta dị iche-iche, nkà na ndị omenka pụrụ iche, mmeme pụrụ iche, nri eji mara ndị, na ihe ndị ọzọ dị n’ala igbo


Soro nu Onye ije site na Januari 3rd n’afọ 2016, ha ga n’egosi ihe onyonyo a n’ụbọchi ụka ọbụla ma ọ kụọ 5pm na ohere Africa Magic Igbo, DStv Channel 159.

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

obughi-iwu-nwoke-oma-igbo-men-african-kings

Ọbụghị iwu: Igbo ndị ọma nụrụ olu m.

Ọbụghị iwu na anyị na ndị asụsụ ọzọ ga ebi. Ọbụghị iwu na ndị asụsụ ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *