Home / Egwu / Flavour ft Zoro & Phyno – Gbo Gan Gbom

Flavour ft Zoro & Phyno – Gbo Gan Gbom

Flavour N’abania, Zoro Swagbag na Phyno-Fino ha ato no n’ime ofu egwu-a. Onweghi onye kwesiri igwa gi na egwu-a yere eye. “Gbo Gan Gbom” bu Egwu igbo ohuru si n’aka 2nite Music  Group puta. Chei! Umuigbo adighi achi ochi. Onye nyere aka meputa egwu-a bu Kezyklef.

Gbo Gan Gbom – Flavour ft Zoro na Phyno

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

Enugu-lifestyle-and-golf-city-development

Enugu Lifestyle And Golf City

Aṅụrị juru ọtụtụ ndị Enugwu Steeti obi otu ndị ọchịchị ha si emepe ngalaba nile ...