Recent Posts

August, 2016

  • 23 August

    King Pwest – Ma City

    Ejima-igbo-musician-latest-naija-afrobeat-pwest

    King Pwest etiputago egwu ọhụrụ ọ kpọrọ “Ma City”. Egwu a n’akpọtu akpọtu. Ọ bụrụ na ị n’achọ egwu gị na ndị enyi gị ga eji n’enwe anuri, lee ya ebe a.. Kpọọ nkiri dị na mgbada ka ị nụrụ egwu a. King Pwest – Ma City

    Read More »
  • 15 August

    Santy – Ndimgbu

    Santy-nwa-mama-new-igbo-afrobeat-artist-Nigeria

    Santy emepụtala egwu ọhụrụ eji sooso asụsụ igbo hazie. Santy bu ezigbo nwaafo igbo bi na China. Ebeahu ka ọ nọ n’eti egwu ma n’akwalite asusu igbo. Ndimgbu bụ egwu ọhụrụ o tipụtara iji kọwaa ọtụtụ ihe n’eme n’ụwa. Otụ o si were ilu igbo hazie egwu-a ga amasị unu . ...

    Read More »

June, 2016

  • 29 June

    Onye chi n’eche na echekwa onwe ya

    dozie-ala-igbo-Nigeria-Biafrans-freedom-onwe

    Ụnyaahụ, ihe ọjọọ jọgburu onwe ya mere na Turkey. Ndị dị ka ndị ISIS tụrụ bọmbu na Ataturk Airport dị na Istanbul. Ọtụtụ ndị mmadụ nwụrụ na ọtụtụ ndị mmadụ meruru ahu. Anyị kwesịrị imepe anya anyị soro ndị ụwa nile hụ na ọnweghị Obodo ndị ogbu-mmadụ-a kwụnyere. Ọ bụ ...

    Read More »

May, 2016

  • 10 May

    Ka anyị mụọ mkpụrụedemede igbo

    igbo-story-book-african-picture-book

    “Ka anyị mụọ mkpuruedemede igbo” bụ akwụkwọ ọma emepụtara iji kuziere ụmụaka igbo asụsụ igbo. Ọ bụ akwụkwọ esemese. ụmụaka g’ewe ọmalịcha akwụkwọ a ga-amụta ụfọdụ aha ụmụanụmanụ, aha ihe eji ebi n’ụlọ na ụfọdụ ihe eji esi nri. Ha ga-amụtakwa aha ndị mepụtara ezinụlọ ma mụtakwa ọnụọgụgụ. Akwụkwọ a ...

    Read More »

April, 2016

  • 1 April

    Odogwu – Samsong ft Chioma Jesus

    Samsong na Chioma Jesus achikọtala aka tiputa ofu egwu ụka ha kpọrọ “Odogwu”. muta otu e si guo ya ebe a “Odogwu na-agha Dike na-agha Nara ekele Okeosisi na enye ndu You are the tree of life Agam eburu alleluya eburu Para alleluya apara Odum Egbo Judah Okorobia di nma ...

    Read More »
  • 1 April

    Amaghimo – Password

    amaghimo-naija-gospel-song

    Gee egwu ọhụrụ a nti.. Onye guru ya bụ Password. ọmalicha egwu ụka o tiputara bu otu n’ime ọtụtụ egwu ọhụrụ ọ guru n’afọ a.

    Read More »
  • 1 April

    Golibe – Flavour N’abania

    pete-edochi-flavour-golibe

    Flavour emeputago nkiri “Golibe”, otu egwu ọ guru n’ime abom ọhụrụ ya “Thankful”. Clarence Peters bu onye meputara nkiri egwu a. Umu igbo n’eme ihe nkiri ama-ama dịka Pete Edochie, Anna Ebiere na ọtụtụ ndị ọzọ nọ n’ime ya. Egwu a amaka

    Read More »
  • 1 April

    Idi Ebube – Frank Edwards ft Sinach

    Ọ bụrụ na ị n’achọ egwu ị ga eji nye Chukwu otito n’ime afọ a, lee ya ebe a. Frank Edwards na Sinach etiputago egwu ụka ọhụrụ ha kpọrọ “Idi Ebube”. Kirie nkiri dị na mgbada ọbụrụ na ị chọrọ imuta otu e si guọ ya.

    Read More »
  • 1 April

    Ebezina – Preye

    “Ebezina Chukwu Nonso” bụ okwu Preye n’agwa ndi n’eso ya. Kirie nkiri egwu ụka ọhụrụ Preye tiputara. Onye enyemaka na mmepụta nkiri a bụ Akin Alabi.

    Read More »
  • 1 April

    Ife Di Mma – Tony Oneweek & 2Face

    Tony-oneweek-ft-2face

    “Ife di nma” bụ aha egwu ọhụrụ Tony Oneweek na 2Face tiputara. Masterkraft bụ onye mepụtara uda egwu a. Capital Hill’s Clarence Peters bụ onye mepụtara nkiri ya.

    Read More »
  • 1 April

    Beautiful Onyinye – P-Square ft. Rick Ross

    PSquare, umunwanne abuo n’eti egwu emepụtago nkiri egwu ọhụrụ ha tiri. Mana kita onye isi Maybach Music Group na Amerika, Rick Ross na onye isi Konvict Muzik, Akon sonyere aka na mmeghari egwu a.

    Read More »
  • 1 April

    Zoro- Otu

    Zoro etipụtago egwu ọzọ ọ kpọrọ “Otu”. Zoro bụ ezigbo nwa-afọ igbo n’eji asụsụ igbo eti egwu. ọtụtụ ndi mmadu n’akpọ ya Phyno ọhụrụ.

    Read More »
  • 1 April

    Oh Baby – Chidinma ft Flavour N’abania

    Chidinma emeputagon nkiri egwu ya na Flavour N’abania guru.

    Read More »

December, 2015

  • 17 December

    Original Boy – Isekweri

    Isekweri-original-boy-igbo-artist-latest-nigerian-hit

    ‘Isekweri’ bu aha egwu ohuru Original Boy tiputara. Original Boy bu onye egwu no na P-CREW Records. Ezigbo aha ya bu Okechukwu Paul Junior. Ndi nyere aka n’imeputa nkiri egwu-a bu Torch Entertainment ND. Kirie nkiri egwu Original Boy ebea. Original Boy – Isekweri

    Read More »