Home / Ụlọ Nka / NTỤRỤNDỤ / Ebe ọ na kpọtu

Ebe ọ na kpọtu

Igbo-movie-channel

Ihe ukwu mere eme n’Enugwu ụnyaahụ. Ụmụigbo na-ewu ewu biakwutere ọnụ na mmeme imepe “AfricanMagicIgbo” chaneelu 159 ha mere n’Enugwu ụnyaahụ iji ikwalite ihe gbasara asụsụ igbo na ihe ntụrụndụ ndi igbo dị iche-iche.

Ndị n’eme ihe nkiri igbo ama-ama dika Pete Edochie, Onyeka Onwenu, Eucharia Anunobi, Clem Ohameze, Patience Ozokwor, Kenneth Okonkwo, Genevieve Nnaji, Oge Okoye, na otutu ndị ọzọ biara mmeme a
Veteran-igbo-actors-and-actress phyno-fino-igbo-musician nollywood-igbo-actors

Ndị okwu-ọchi na ndi egwu dika Mr Raw, Chi Gul, Buchi, Basketmouth,phyno, chidinma, flavour n’abania na ndị ọzọ nọkwa ebeahu. Ndị igbo n’eme ihe ntụrụndụ zuru ezu n’ebeahu ụnyaahụ. Otu ozi ka ha ji bia, ka anyi kwalite asusu igbo!.

ogene-band-group African-magic-igbo-nollywood Veteran-igbo-actors

igbo-isi-agu-dress Patience-Uzuokwu igbo-actress-africa-magic-igbo-launch

Chidinma-and-Flavour-igbo-artists  patience-uzokwu-onyeka-onwenu-pete-edochie-rita-dominic Igbo-comedian Igbo-comedienne

Ụmụ igbo bianu ka anyi mee ihe anyi ji bụrụ ndi igbo. DSTv “African Magic Igbo” chaneelu 159. EBE O NA KPOTU!
Echefukwala iso anyị na Instagram: @ndiigbokweu

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

Igboamaka-programme

Igbo Amaka Tv Abiawo.

Igbo Amaka bụ ihe onyonyo ọhụrụ n’egosi na Africa Magic Igbo, Channel 159. Ọmalicha ada ...