Home / Featured / Ebe Ngoli

Ebe Ngoli

funnybone-igbo-tv-show

Ebengoli bụ ihe onyonyo ọhụrụ e ji asụsụ igbo mepụta ilebeanya n’ihe ntụrụndụ na Naijiria.
Ndị nnabata ọbịa bụ ezigbo nwa-afọ igbo Stanley FunnyBone Chibunna, na ọmalicha umuada igbo Chioma Idigo na Nkem Uzowulu. Ha atọ ga enyochaa ihe nile n’eme na ọrụ ntụrụndụ na Naijiria dịka egwu ọhụrụ, nkiri ọhụrụ, ihe nile n’ewu-ewu, na ihe ndị ọzọ.
Ọbụrụ na ihe n’atọ ọchi na amasị gị, e meputara ihe onyonyo maka gị. Ebe Funnybone nọ n’ime ya, onweghi onye kwesiri igwa gị na Ọ ga-abụ ihe na-akpa ọchị. Ebe Ngoli bụkwa ebe ị nwere ike imụta ihe ị nwere ike ime imelite akaoru gị. Na udịrị agwa ị kwesiri ina-akpa ma ọbụrụ na ị chọrọ ka ihe gara nke ọma.

Soro nu Ebengoli na Facebook ma na instagram @ebe_ngoli, Ha ga n’egosi ihe onyonyo a n’ụbọchi Saturday ọbụla ma ọ kụọ 5pm na ohere Africa Magic Igbo, DStv Channel 159

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

obughi-iwu-nwoke-oma-igbo-men-african-kings

Ọbụghị iwu: Igbo ndị ọma nụrụ olu m.

Ọbụghị iwu na anyị na ndị asụsụ ọzọ ga ebi. Ọbụghị iwu na ndị asụsụ ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *