Home / Ụwa / Ala Igbo

Ala Igbo

Ọkwa dị oke mkpa

Ndịbeanyị, anyị n’ekele unu oo! Biko anyị chọrọ ndị ga enyere anyị aka melite ohere-a ka ọ dị nma karịa otu ọ dị ugbua ma tọọ ụtọ. Site taa ruo na njedebe ọnwa Februari 2017, anyị ga na-anabata ndị chọrọ inyere anyị aka kwalite asụsụ na omenala igbo. Ọbụrụ na ...

Read More »

Enugu Lifestyle And Golf City

Enugu-lifestyle-and-golf-city-development

Aṅụrị juru ọtụtụ ndị Enugwu Steeti obi otu ndị ọchịchị ha si emepe ngalaba nile dị n’Enuguu Steeti. Otu n’ime ọtụtụ ọrụ a ga eji n’echeta onye ikpeazu chịrị Enugwu Steeti, Gọvanọ Sulivan Chime Iheanacho, bụ Enugwu Lifestyle and Golf City. Enugu Lifestyle and Golf city bụ otu Esteeti pụrụ ...

Read More »

Ikperikpe Ọgụ!

igbo-war-dance-african-warriors-dance-igbo

Ikperikpe Ọgụ! Egwú dike na-agba. Egwú anyị ji eje agha. Egwú eji amaara ndị n’adịghị atụ ụjọ. Egwú ụmụigbo ji enye ndị nna nna anyị otito. Ikperikpe Ọgụ anyị ji dị ebube. Omenala eji maara anyị. Egwú nwa ji echeta na nna ya bụ onye mmeri. Egwú anyị gbara maka ...

Read More »

Too Nwoke igbo ibe gị afa dị nma

igbo-men-nollywood-actors-nwaafo-ndi-igbo-kwenu

Ị hụ nwanne gị n’ụzọ, kele ya ka ụmụigbo si ekele. Kele ya n’olu igbo, too ya afa ka ụmụigbo si eme. Kwalie ya ọtọ n’etiti ndị ọzọ ka ha maara na ọ bụ onye pụrụ iche. Ọnwere ihe kpatara ndị nna nna anyị ha ji etu onwe ha afa ma ...

Read More »

Enyimba FC meriri Etoile du Sahel

Enyimba FC meriri Etoile du Sahel’ si Tunisia 3 – 0 n’isọmpi  bọọlu ha gbara na Port Harcout n’ụbọchị ụka gara-aga. Ha mere nkea iji gosi mmadụ niile na ha dị njikere inweta ọnọdụ na CAF Champion League. Onye nyere ha mmeri bụ Mfon Udoh, ya bụ onye nyere goolu ...

Read More »