Home / Ụwa / Afrika

Afrika

Ihe dị ka Mmadu 300 anwụgo na Agatu

Ihe dị ka Mmadu 300 anwụgo na Agatu L.G.A n’ime Benue Steeti. Ihe a mere oge ndị ha n’eche na ha bụ ndị Fulani n’azụ ehi bidoro ọgụ na ngalaba dị iche-iche ebeahu. Okokolo, Akwu, Ocholonya, Adagbo, Ugboku, na Aila so na Obodo ebe ndị nsogbu a gburu mmadụ ma ...

Read More »