Home / NDỌRỌ NDỌRỌ

NDỌRỌ NDỌRỌ

E kpughego atumaatu ndị APC abụọ kpara na nzuzo imegbu ndị igbo

APC

Onwere nkiri emepụtara n’afọ gara-aga ọtụtụ ndị mmadụ n’ekegasị ugbua. Nkiria kpughere nkata ndị APC abụọ kpara na nzuzo gbasara atụmaatụ ndị ugwu na ndị ọdịda anyanwụ tụrụ gbasara ọchịchị Naijirịa.  N’ime nkiri a ha kwuru ihe ha zubere ime ndị South East na South South ọkachasị ndị igbo. Ọnwerọ ...

Read More »