Home / iReport

iReport

Ndi Igbo Kwenu nọzi na Nkoli.com

Nigerian-igbo-man-creates-African-facebook

Ndị beanyị ndewo nu ooo! Ndi Igbo Kwenu nọzi na Nkoli.com. Unu ma na Nkoli bụ ezigbo ohere nwanne anyị mepụtara iji chịkọta ndị obi ọma. Ọbụrụ na anyị bụ ndị Igbo nwere ike ịnọ na Facebook, Twitter, na LinkedIn ndị ọcha mepụtara, anyị kwesịrị ịchịkọ aka kwalite Nkoli nke ...

Read More »

Okwu Ochi 1: Mgbechikwelụ

ezigbo-nwaafo-igbo-people-nigeria-biafra-amaka-mgbechikwelu-nwoke

Soro M Chịa Mgbechikwelụ ejikerela ilele ule maka taam anọ n’ime ya. Ya na ụmụakwụkwọ ibe ya echebirila onye nkuzi ga-elekọta ha ma ebido ule ahụ. Onye nkuzi abatala na kịlaasị, bido kewe akwụkwọ ha ga-eji ele ya bụ ule. Ka onye nkuzi sịrị ha bido debe ule ha, Mgbechikwelụ ...

Read More »

Naedum Domnwachukwu bụ onye mmeri na 2016 Edison Scholars Program

Nigerian-Igbo-boy-wins-Edison-Scholar-award

Otu nwa-afọ igbo Naedum Domnwachukwu bụ onye mmeri na 2016 Edison Scholars Program. Ọ ga-anara egoenyemaka iguakwụkwọ ruru $40,000 n’aka ndị Edison International na Amerika. Edison Scholars Program bụ isọmpi ndi Edison International n’ahazi kwa afọ iji kwanyere ụmụakwụkwọ kacha maara ihe ugwu. Nwa-akwụkwọ ọbụla zubere ichu ọmụmụ sayensị, nkà ...

Read More »

Mazi Ego OTM

igbo-money

Mazi Ego: Ọkwa ị ma na ndị asụsụ niile nọ na obodo anyị Naijiria sị na ndị igbo bụ ndị kacha hụ gi n’anya. Eyi ooo anyị adighi agọ ya agọ, anyị hụrụ gị n’anya. Mazi ego chetakwa na onweghi onye isi dị nma ga emuru anya baa ebe ndị ...

Read More »