Home / Egwu / Egwu Ụka

Egwu Ụka

Phyno ft Olamide – Fada Fada

phyno-Igbo-boy-and-yoruba-boy-fada

N’ime ‘ghetto’ ndị mmadụ n’ekelekwa Chukwu abiama. Phyno na Olamide emeputala egwu ọhụrụ ha kpọrọ “Fada Fada (Ghetto Gospel). Ọ bụ eziokwu na e nweghị ịhụnanya ka ịhụnanya Chukwu nwere ebe umummadụ nọ. Ya mere Phyno na Olamide ji tiputa egwu ọhụrụ a ikele Chukwu nna. Fada fada – phyno ...

Read More »

Odogwu – Samsong ft Chioma Jesus

Samsong na Chioma Jesus achikọtala aka tiputa ofu egwu ụka ha kpọrọ “Odogwu”. muta otu e si guo ya ebe a “Odogwu na-agha Dike na-agha Nara ekele Okeosisi na enye ndu You are the tree of life Agam eburu alleluya eburu Para alleluya apara Odum Egbo Judah Okorobia di nma ...

Read More »

Idi Ebube – Frank Edwards ft Sinach

Ọ bụrụ na ị n’achọ egwu ị ga eji nye Chukwu otito n’ime afọ a, lee ya ebe a. Frank Edwards na Sinach etiputago egwu ụka ọhụrụ ha kpọrọ “Idi Ebube”. Kirie nkiri dị na mgbada ọbụrụ na ị chọrọ imuta otu e si guọ ya.

Read More »

Ebezina – Preye

“Ebezina Chukwu Nonso” bụ okwu Preye n’agwa ndi n’eso ya. Kirie nkiri egwu ụka ọhụrụ Preye tiputara. Onye enyemaka na mmepụta nkiri a bụ Akin Alabi.

Read More »