Home / Column

Column

Onye chi n’eche na echekwa onwe ya

dozie-ala-igbo-Nigeria-Biafrans-freedom-onwe

Ụnyaahụ, ihe ọjọọ jọgburu onwe ya mere na Turkey. Ndị dị ka ndị ISIS tụrụ bọmbu na Ataturk Airport dị na Istanbul. Ọtụtụ ndị mmadụ nwụrụ na ọtụtụ ndị mmadụ meruru ahu. Anyị kwesịrị imepe anya anyị soro ndị ụwa nile hụ na ọnweghị Obodo ndị ogbu-mmadụ-a kwụnyere. Ọ bụ ...

Read More »

Ka anyị mụọ mkpụrụedemede igbo

igbo-story-book-african-picture-book

“Ka anyị mụọ mkpuruedemede igbo” bụ akwụkwọ ọma emepụtara iji kuziere ụmụaka igbo asụsụ igbo. Ọ bụ akwụkwọ esemese. ụmụaka g’ewe ọmalịcha akwụkwọ a ga-amụta ụfọdụ aha ụmụanụmanụ, aha ihe eji ebi n’ụlọ na ụfọdụ ihe eji esi nri. Ha ga-amụtakwa aha ndị mepụtara ezinụlọ ma mụtakwa ọnụọgụgụ. Akwụkwọ a ...

Read More »

Too Nwoke igbo ibe gị afa dị nma

igbo-men-nollywood-actors-nwaafo-ndi-igbo-kwenu

Ị hụ nwanne gị n’ụzọ, kele ya ka ụmụigbo si ekele. Kele ya n’olu igbo, too ya afa ka ụmụigbo si eme. Kwalie ya ọtọ n’etiti ndị ọzọ ka ha maara na ọ bụ onye pụrụ iche. Ọnwere ihe kpatara ndị nna nna anyị ha ji etu onwe ha afa ma ...

Read More »

Kedu ka anyị si rute ebe a?

Okwu ana-asọ anya anaghị ebi gboo… Gịnị kpatara alụm nwayị ji buzie ije ụbịam kita? Mmemme Ije nke mbụ (1st visit party) Mmemme Ije nke abụọ (2nd visit part) Mmemme Ije nke atọ (3rd visit party) Igba nkwụ (Trditional Marriage) Agbam akwụkwọ nke ụka (church wedding) Agbam akwụkwọ nke ụlọ ...

Read More »