Home / Egwu / All I Want Is You – Banky W ft Chidinma

All I Want Is You – Banky W ft Chidinma

“All I want is you” b aha egwu ihnanya Banky W na Chidinma guru. I kirie nkiri a ga h ụdịrị nsogbo ọtụtụ umunwoke na umunwanyi n’agabiga n’obodo Naijiria. N’ime obodo a, mkpakọrịta nwoke na nwaanyị si agbụrụ d iche-iche n’epute nnukwu nsogbu n’ezinl fd. Banky W tiri egwu ọhụrụ a iji gosi na Ihunanya nwere ike idozi nsogbu nile n’enweghị ntụkwasị obi n’epute n’etiti mmekọrịta nwoke na nwaanyị.

Zack Orji na Onyeka Onwenu n n’ime nkiri egwu Banky W na Chidinm guru.

Comments

comments

About ndiigbokwenu1

Check Also

Afrobeat-Flavour-Nabania-new-igbo-music-2nite-music-enugu

Flavour ft Zoro & Phyno – Gbo Gan Gbom

Flavour N’abania, Zoro Swagbag na Phyno-Fino ha ato no n’ime ofu egwu-a. Onweghi onye kwesiri ...

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *